- Onyeobula Kaa ooo
- Taa ni, anyi ga-esi nri ha na-akpọ Achịcha Unere obere obere
- Anyi ga eji: Ntụ Ọka, Unere characha, Nnu, shuga, Akwa, bọta ha gbazeela, ntụ ịme achịcha, ntụ iji koo achịcha, ntụ Cinamon, mmiri ara
- Ị ga YouTubem, ị ga-ahu ealem ji si nri a
- Ugbu a, tinye ntụ ntụ niile na nnukwu efere. Tụgharịa ha nke oma. Hapụ ya.
- Gbarie akwa, mana ịga a kpachara anya n’ihi na anyi ga e tinye nkochi n’ime akwa na efere ọzọ
- Tinye Unere gi n’ime nkọchi akwa
- Gbarie ha nke oma
- Ugbu a, tinye ihe n’ile fọdụrụ n’ime Unere ahu, mana anyi agaghi tinye shuga
- Ị ga eji ihe a na-akpọ Mixer, tụgharịa ihe ọcha di na akwa. Tinye shuga nke nte nkenta ruo mgbe ị ga ahu oke afụ
- Tinye ihe nile di mmiri mmniri n’ime ihe ntụ ntụ nile, tụagharịa ha nke oma
- Tinye ọkara akwa ọcha anyi tụagharịala n’ime batta anyi meaala. Kpachara anya tụgharịa ha
- Tinye ihe n’ile fọdụrụ n’ime batter. Kpachara anya tụgharịa ha
- Wụsa batta n’ime Silicon mould
- Tinye ya n’ime Microwave. Emela ka ọ kpoo oke ọkụ
- Sie ya maka nkeji iri.
Ngwa, anyi e sie la, Chaaaaiii! Nri a di ụtọ eeee. Biko meeirm ‘share’ maka post a. Meeirm ‘subscribe’ maka blogm a. Jisike, echi!
ENGLISH TRANSLATION
BANANA BREAD MUFFIN
Hey Guys!
Today we are going to cook Banana Bread muffin
We will use:
Ripe Banana – 3
Egg – 2
Flour – 1 cup
Baking powder – 1 teaspoon
Milk – 1/4 cup
Baking soda – 1/4 teaspoon
Cinnamon – 1/2 teaspoon
Melted butter – 2 tablespoon
Salt – 1 pinch
Sugar – 1 tablespoon
If you visit my YouTube channel, you will see all how this food is prepared by me
Now, put all the dry ingredients in one plate. Mix them well. Set aside
Break the egg taking care to separate the yolk from the egg white
Put the Banana into the egg yolk. Mash them thoroughly
Add all the remaining ingredients (except sugar)to the banana
Use a mixer to mix the egg whites until it forms thick bubbles
Pour all the wet ingredients into the dry ingredients. Mix well
Add half of the egg whites into the batter and carefully mix it (so that you don’t kill the bubbles you formed when mixing the egg whites)
Add the remaining egg whites and mix carefully
Pour the batter into the silicon mould after greasing it well
Put it in the microwave and cook on medium heat for 5-10 minutes depending on the watts of your microwave
(It is done when you press the top and it bounces back immediately)
We have finished cooking.
Oh my! this food is sweet ooo.
Please ‘like’ this video and ‘subscribe’ to my channel.
Take care, tomorrow!